RUT 3 - Bible Lgbo

1Naomi, b/u nne di-ya, we si ya, Nwam, #m>gaghi-achọrọ gi izu-ike, ka o we diri gi nma?

2Ma ub͕u a, Boaz, onye gi na umu-ab͕ọghọ-ya nọri, #ọ bughi onye ayi mara? Le, ya onwe-ya n=afucha ọka barley n>abali a n>ebe-nzọcha-ọka.

3Sa kwa aru-gi, te manu n>aru gi, b͕okwasi uwe-nb͕okwasi-gi nile n>aru gi, ridarue ebe-nzọcha-ọka: emela ka nwoke ahu mara gi, rue mb͕e o risiri ihe, @nusi kwa ihe-ọ@nu@nu.

4O g=eru kwa, mb͕e o dinara ala, na i g=amara ebe o n=edina, i g=ab#a kwa, kpughepu ukwu-ala-ya abua, dina ala; ya onwe-ya g=egosi kwa gi ihe i g=eme.

5O we si ya, Ihe nile i sirim, m>g=eme ya.

6O we ridarue ebe-nzọcha-ọka, me dika ihe nile si di nke nne di-ya nyere ya n>iwu.

7Boaz we rie ihe, @nu kwa ihe-ọ@nu@nu, obi-ya we di nma, o we ba idina ala na nsọtu obo ọka: Rut we ba nwayọ, kpughepu ukwu-ala-ya abua, dina ala.

8O rue, n>etiti abali, na nwoke ahu mara jijiji, we chigharia: ma, le, ot#u nwayi n=edina n>ukwu-ala-ya.

9O we si, Onye ka i bu? _O si, Mu onwem bu Rut, or#u-gi nwayi: b͕asa kwa ọnu-ọnu uwe-nwuda-gi n>aru or#u-gi nwayi; n>ihi na onye-nb͕aputa ka i bu.

10_O si, Nwayi agọziri agọzi diri Jehova ka i bu, nwam: i mewo ebere nke-ọma n>ikpe-azu kari na mbu, ebe i n=ejesoghi umu-okorọbia, ma ọ bu onye n=enweghi ike ma-ọbu ọgaranya.

11Ma ub͕u a, nwam, atula egwu; ihe ọ bula nke i n=asi, m>g=emere gi ya: n>ihi na ọnu-uzọ-ama nile nke ndim mara na nwayi n=ejide onwe-ya nke-ọma ka i bu.

12Ma ub͕u a, ọ bu n=ọ ezie na onye-nb͕aputa ka m>bu: ọzọ kwa, onye-nb͕aputa di nke di nso karim.

13Nọ ọnọdu abali a, o g=eru kwa n>ututu, na ọ buru na ọ b͕aputa gi, ọ di nma; ya b͕aputa: ma ọ buru na ọ tọghi ya utọ ib͕aputa gi, mu onwem g=ab͕aputa kwa gi, Jehova n=adi ndu: dina ala rue ututu.

14O we dina ala n>ukwu-ala-ya rue ututu: o we bilie tutu madu g=amata ibe-ya. Boaz we si, Ka aghara imara na nwayi batara n>ebe-nzọcha-ọka.

15_O si kwa, Chita /akw#a-nb͕okwasi-gi nke di n>aru gi, jide ya; o we jide ya: Boaz we t#ua ọt#ut#u ọka barley isi, bo ya: o we ba n>obodo.

16O we biakute nne di-ya, nne di-ya we si, #Onye ka i bu, nwam? O we gosi ya ihe nile nke nwoke ahu mere ya.

17O we si, _Ot#ut#u ọka barley isi ndia ka ọ nyerem; n>ihi na ọ siri, Ab͕ala aka bakuru nne di-gi.

18_O si, Nọdu du, nwam, rue mb͕e i mara ka okwu a g=esi da: n>ihi na nwoke ahu agaghi-anọ j=u, ma ọ buru na O kwub#ighi okwu ahu ta.

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help