Jud Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:A maghị ndị e bu nʼobi dee akwụkwọ a, ma nʼime ya Jud kpọkuru ndị Kraịst sị ha guzosie ike si otu a megide ajọ ozizi nke ndị ozizi ụgha na-ewebata. Ọ dọrọ ha aka na ntị banyere ikpe ọmụma ga-abịakwasị ndị ozizi ụgha, na ndị na-adịghị ebi ndụ dị ka o kwesiri.Usoro e si dee ya:Ekele mmalite 1-2Ịdọ aka na ntị banyere ndị ozizi ụgha 3-7Ndụ ọjọọ nke ndị ozizi ụgha 8-19Ndụmọdụ nye ndị Kraịst 20-23Ekpere 24-25