Levitikọs Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Akwụkwọ Levitikọs na-akọwa ihe banyere iwu na ụkpụrụ e kwere nkwa inye ụmụ Izrel. Akwụkwọ a na-akọwakwa ihe gbasara iwu metụtara ọchụchụ aja niile. Nʼihi nke a, e depụtara ụdị aja dị iche e kwesiri ịchụ, depụtakwa mmemme dị iche iche, na ụbọchị dị iche iche e nwere maka izuike. A kọwakwara ụdị ọrụ dị iche iche ndị nchụaja kwesiri ịrụ.Usoro e si dee ya:Usoro ọchụchụ aja 1–15Oke ụbọchị ikpuchi mmehie 16Iwu na ụkpụrụ dị iche iche 17–20Iwu metụtara ndị nchụaja 21–22Iwu metụtara mmemme dị iche iche 23–25Nrube isi, ịṅụ iyi na inye onyinye 26–27