Juel Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Akwụkwọ Juel dọrọ ndị bi nʼọgbọ ya aka na ntị banyere ikpe ọmụma Chineke nke na-abịa. O ji nripịa nke igurube na-eripịa ahịhịa ndụ niile dị nʼubi maa atụ ihe ikpe ọmụma Chineke yiri. Dị ka igurube si ripịa ihe niile dị nʼala Juda, otu a ka ndị agha nke ndị iro ga-esi mebie ihe niile dị nʼala ahụ ma ọ bụrụ na ndị bi nʼime ya anọgide na mmehie ha. Ọ bụrụ na ndị Juda esite na mmehie ha chegharịa, Chineke ga-ekpoju ha ihe ọma niile aka. Nʼoge dị nʼihu kwa Chineke ga-awụkwasịkwa mmadụ niile Mmụọ Nsọ ya.Usoro e si dee ya:Ahụhụ nke igurube ga-eweta 1:1–2:17

Nkwa Chineke ịgọzi ndị ya 2:18-27

Ngọzị nke oge dị nʼihu 2:28–3:1

Ikpe ọmụma dịrị ndị iro Izrel 3:2-21

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help