2 Ndị Tesalonaịka Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Ihe e ji mee isi okwu nʼakwụkwọ a bụ nlọghachi Kraịst. Ụfọdụ ndị ozizi ụgha abịala na Tesalonaịka kuzie na ahụhụ ndị Kraịst na-ahụ nʼoge ahụ gosiri na ọgwụgwụ ụwa, na ọgwụgwụ ihe niile eruola. Ozizi dị otu a gbagwojuru ndị Tesalonaịka anya. Ma Pọl dere akwụkwọ a maka ịkasị ha obi, na ịkọwara ha na ọgwụgwụ ụwa erubeghị. O mere ka ha mata na tupu ọgwụgwụ ihe niile eruo na ụfọdụ ihe aghaghị ibu ụzọ mezuo.Usoro e si dee ya:Okwu ịgbaume maka nlọghachi Kraịst 1

Ihe ga-emezu tupu Kraịst alọghachi 2

Ndụmọdụ na okwu mmechi 3

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help