Joshua Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Joshua ghọrọ onyendu ụmụ Izrel. Ọ bụkwa onyeisi agha Izrel niile mgbe ha na-ebu agha imeri ndị ala Kenan. Akwụkwọ Joshua kọwara otu Joshua si chịkọtaa ndị agha ya nʼobosara ala Moab, kwadoo ha maka ibu agha. A kọrọ akụkọ otu ụmụ Izrel si gafee osimiri Jọdan, na otu agha si malite. A lụrụ ụzọ agha atọ: otu nʼakụkụ ugwu, ọzọ na ndịda, nke atọ nʼagbata ala dị nʼugwu na nke dị na ndịda. A kọkwara maka mmeri dị iche iche ụmụ Izrel meriri ndị iro ha, na otu e si kee ala Kenan, na okwu ikpeazụ Joshua kwuru tupu ọ nwụọ.Usoro e si dee ya:Nchịkọta ndị agha na ngafe osimiri Jọdan 1–5

Agha nke ala dị nʼakụkụ ugwu na ndịda 6–8

Agha nke ala dị na ndịda 9–10

Agha nke ala dị nʼagbata ala 11:1-15

Ihe nketa sitere nʼokike ala Kenan 11:16–22:34

Okwu ikpeazụ Joshua kwuru na ọnwụ ya 23–24

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help