2 Jọn Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Nʼime akwụkwọ a Jọn gbara ndị Kraịst ume sị ha hụ onwe ha nʼanya. Ọ dọkwara ha aka na ntị banyere ndị ozizi ụgha, sị ha wezuga onwe ha nʼebe ndị dị otu a nọ.Usoro e si dee ya:Ekele mmalite 1-3Ndụ ịhụnanya 4-6Ịdọ aka na ntị banyere ndị ozizi ụgha 7-13