Hegai Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Hegai na Zekaraya rụkọrọ ọrụ ha nʼotu oge. Chineke zitere ha ikwusa ozi ya nye ndị Juu ahụ si Babilọn lọta, na ịgba ha ume nʼọrụ ha na-arụ iwugharị ụlọnsọ ukwu Chineke. Ozi dị nʼakwụkwọ a bụ ndị e ziri mmadụ abụọ, Zerubabel onye bụ gọvanọ nʼoge ahụ, na Joshua, onye nchụaja. Ụzọ ozi ise dị nʼakwụkwọ a. Ozi ndị a nyekwara aka ịkwalị obi ndị mmadụ elu tutu ha arụchaa ụlọnsọ ukwu ahụ.Usoro e si dee ya:Ịba mba maka ịgbakụta ụlọnsọ ukwu azụ 1:1-11

Ihuọma Chineke 1:12-15

Ịgbaume nye ndị na-ewu ụlọ ahụ 2:1-9

Ngọzị so iwu ụlọnsọ ukwu 2:10-19

Ikpe ọmụma Chineke megide mba dị iche iche 2:20-23

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help