Fịlịmọn Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Onisimọs bụ otu nʼime ndị ohu Fịlịmọn. Ma o sitere nʼụlọ nna ya ukwu gbapụ gbaga Rom. Nʼebe ahụ ka Pọl zutere ya kwusaara ya oziọma Kraịst. Onisimọs chegharịrị ghọọ onye Kraịst. Emesịa, Onisimọs kpebiri ịlaghachikwuru nna ya ukwu. Nʼihi ya Pọl deere Fịlịmọn akwụkwọ a ịrịọ ya ka ọ gbaghara Onisimọs ma nabatakwa ya dị ka nwanna ya nʼime Kraịst.Usoro e si dee ya:Ekele Pọl 1-3

Ndụ ọma Fịlịmọn 4-7

Arịrịọ Pọl nʼisi Onisimọs 8-22

Okwu mmechi 23-25

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help