1 Pita Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Pita bụ otu nʼime ndị ozi iri na abụọ ahụ soro jisọs. Ndị o degaara akwụkwọ a bụ ndị Juu kweere na Kraịst. Ọ kọwaara ha nʼakwụkwọ a na ihe na-eweta olileanya, ma na-emekwa ka mmeri bụrụ nke ndị Kraịst nʼọnọdụ ọnwụnwa na ntaramahụhụ dị iche iche bụ amara Chineke nke na-adịnyere anyị mgbe niile. O mekwara ka o doo anya na ahụhụ na ọnwụnwa bụ ihe ya na okwukwe anyị nʼime Kraịst so.Usoro e si dee ya:Nzọpụta dị nʼime Kraịst 1:1-12

Nrube isi nke onye Kraịst 1:13–2:10

Ịhụ ahụhụ nke onye Kraịst 2:11-25

Ibi ndụ nke onye Kraịst 3

Ịhụ ahụhụ dị ka Kraịst 4

Ije ozi nke onye Kraịst 5

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help