Taịtọs Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Taịtọs bụ otu nʼime ndị so Pọl na-agbasa oziọma. Ma nʼoge Pọl dere akwụkwọ a Taịtọs nọ nʼobodo Kriit na-elekọta nzukọ Kraịst dị nʼebe ahụ. Ọrụ Taịtọs nwere ịrụ na Kriit bụ ịhọpụta ndị ndu nke ụlọ nzukọ ahụ. Nʼakwụkwọ a, Pọl depụtara ihe ga-enyere Taịtọs aka ịmata ụdị ndị ọ ga-ahọpụta. Ọzọkwa, Pọl mekwara ka Taịtọs mata ụdị ndụ ndị e si na mmehie ha zọpụta kwesiri ibi.Usoro e si dee ya:Ekele Pọl 1:1-4

Nhọpụta ndị ndu 1:5-16

Ndụ nke onye Kraịst 2:1–3:15

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help