Abụ Ọma 134 - Igbo Contemporary Bible 2020

Abụ Ọma 134Abụ nrigo.Toonu Onyenwe anyị

1Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile

ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.

2Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya

ma toonu Onyenwe anyị.

3Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa

site na Zayọn gọzie unu.

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help