1 Timoti Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Timoti ghọrọ onye Kraịst site na nkwusa Pọl. Emesịa, o sooro Pọl jegharịa nʼoge Pọl na-ekwusa oziọma. Ma Timoti mechara bụrụ ụkọchukwu na-elekọta nzukọ Kraịst dị nʼEfesọs. Nʼebe ahụ ka ọ nọ mgbe Pọl si nʼụlọ mkpọrọ ebe e tinyere ya na Rom maka ikwusa oziọma detara ya akwụkwọ a. Pọl dere akwụkwọ a maka ịgba Timoti ume nʼọrụ ya. Ọ gwakwara Timoti ụdị ndị e kwesiri ịhọpụta maka ije ozi nʼụlọ nzukọ Kraịst.Usoro e si dee ya:Ịdọ aka na ntị banyere ndị ozizi ụgha 1

Ozizi banyere ikpe ekpere 2

Ozizi banyere ịhọpụta ndị ozi 3

Ndụmọdụ dị iche iche 4:1–6:1

Ije ozi onye Kraịst 6:2-21

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help