3 Jọn Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Nke a bụ akwụkwọ Jọn deere enyi ya nwoke aha ya bụ Gaiọs. Nʼime akwụkwọ a Jọn gbara Gaiọs ume nʼihi ọrụ ọma ọ na-arụ ilekọta ndị Kraịst na-ejegharị na-ekwusa oziọma. Ọ dọrọ Gaiọs aka na ntị banyere Diotrefis onye jụrụ inyere ndị nkwusa aka, ma o kwuru okwu ọma banyere Dimitriọs onye ọzọ na-enyere ndị nkwusa aka.Usoro e si dee ya:Ekele mmalite 1-4Ilekọta ndị ọbịa 5-8Ọrụ ọjọọ nke Diotrefis na-arụ 9-11Ọrụ ọma Dimitriọs na-arụ 12Mmechi okwu 13-14