Ọnụọgụgụ Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Akwụkwọ Ọnụọgụgụ na-akọwa otu ndị Izrel sị gaa ije nʼọzara site nʼugwu Saịnaị ruo nʼọnụ ala Kenan. Ọ kọwakwara otu ha si mehie, si otu a wagharịa nʼọzara iri afọ anọ dị ka ahụhụ Chineke nyere ha si dị. Mgbe iri afọ anọ ahụ zuru, akwụkwọ a kọkwara akụkọ gbasara otu ndị Izrel si kwadobe ịbanye nʼala ahụ e kwere ha na nkwa.Usoro e si dee ya:Ịgụ mmadụ ọnụ na nkwadebe ibu agha 1–2Iwu dị iche maka ibi ndụ ndị Izrel 3:1–10:10Nnupu isi e nwere nʼụzọ 10:11–14:45Mwagharị nʼọzara 15–19Ije a gara rute nʼobosara ala Moab, na akaọrụ Belam 20–25Nkwadebe maka ịbanye ala Kenan 26–36