Mak Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Mgbe Jisọs na-ejegharị na-ekwusa oziọma alaeze Chineke, Mak bụ nwokorobịa. Mgbe o topụtatụrụ ọ malitere iso Pita onye bụ otu nʼime ndị ikom iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ Kraịst. O sokwara Pita kwusaa oziọma. Nʼikpeazụ, o dere akwụkwọ a. Ma ihe o dere nʼebe a bụ ihe ọ nụtara site nʼọnụ Pita. Nʼakwụkwọ oziọma a Mak gosiri Kraịst dị ka oje ozi dị ike Chineke zitere, onye mezuru uche Chineke, si otu a wetara ụmụ mmadụ nzọpụta.Usoro e si dee ya:Jọn omee baptizim na Jisọs 1:1-13

Ọrụ dị iche iche Jisọs rụrụ na Galili 1:14–9:50

Jisọs agaa Jerusalem 10–11

Jisọs na ndị nchụaja na ndị ozizi iwu 11–12

Amụma banyere oge dị nʼihu 13

Ọnwụ na mbilite nʼọnwụ 14–16

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help