Rut Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Ihe dị nʼakwụkwọ a bụ akụkọ Rut, nwanyị kpebiri ibinyere nne di ya, Naomi, mgbe ọnwụ mberede gburu di ya. Akwụkwọ a gosiri anyị otu Chineke si gọzie Rut nye ya di ọzọ aha ya bụ Boaz, na otu Rut si mụta nwa nwoke, onye mesiri bụrụ nna nna Devid eze ukwu ndị Izrel.Usoro e si dee ya:Ọnwụ di Naomi na ụmụ ya 1:1-10

Mkpebi Rut kpebiri 1:11-22

Obiọma Boaz 2–3

Ọlụlụ Boaz lụrụ Rut 4:1-17

Usoro ọmụmụ Devid, eze Izrel 4:18-22

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help