Ndị Efesọs Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Pọl dere akwụkwọ a nʼoge ọ nọ nʼụlọ mkpọrọ na Rom nʼihi ikwusa oziọma. O dere ya igosi anyị ihe bụ ọnọdụ ndị niile kweere na Kraịst. Ha bụ ndị e jikọtara ọnụ na nzukọ Kraịst, bụ chọọchị, bụrụkwa ndị e jikọtara nʼotu nʼanụ ahụ Kraịst nʼonwe ya. Site na njikọta dị otu a ha abụrụla ndị Chineke hụrụ nʼanya, ndị ọ họpụtara site na ntọala ihe niile, ndị ọ nabatara nye onwe ya, ndị o mere ka ha na ya dịrị nʼudo, ndị ọ gbapụtara mee ka ha bụrụ agbụrụ e kere ọhụrụ, ndị e buliri elu, ndị a na-akwanyere ugwu, ndị nwere akụ ebighị ebi nʼeluigwe.Usoro e si dee ya:Nzube Chineke na nzọpụta nke onye Kraịst 1–2

Ịdị omimi nke oziọma 3

Ndụ nke onye Kraịst 4:1–5:20

Mmekọrịta nke ndị Kraịst 5:21–6:9

Ọgụ na mgba nke onye Kraịst 6:10-24

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help