Ọrụ Ndị Ozi Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Akwụkwọ a malitere akụkọ ya ebe Oziọma Luk kwụsịrị. Nʼakwụkwọ Oziọma Luk, e depụtara ọrụ niile Jisọs rụrụ mgbe ọ nọ nʼụwa. Ma nʼakwụkwọ a, e depụtara ọrụ Jisọs nọkwa na-arụ nʼetiti ndị ya bụ chọọchị ya. E dere akwụkwọ a, igosi otu oziọma Kraịst si gbasaa site na Jerusalem ruo nʼakụkụ niile nke ụwa. A kọrọ akụkọ banyere ọrụ ikwusa oziọma dị iche iche nke Pita rụrụ, kọọkwa akụkọ ọrụ nkwusa oziọma nke Pọl rụrụ.Usoro e si dee ya:Mmalite nzukọ Kraịst bụ chọọchị 1–5Mgbasa nzukọ Kraịst nʼihi mkpagbu 6:1–9:31Ọrụ nkwusa Pita 9:32–12:24Ọrụ nkwusa Pọl nke mbụ 12:25–14:28Nzukọ dị mkpa na Jerusalem 15Ọrụ nkwusa Pọl nke abụọ 16:1–18:23Ọrụ nkwusa Pọl nke atọ 18:24–21:16Pọl agaa Rom 21:17–28:31