Nehum Ihe dị nʼime ya - Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe dị nʼime yaIhe dị nʼime ya:Akwụkwọ Nehum bụ ebe e depụtara amụma Nehum buru megide Ninive, isi obodo ndị Asịrịa. Ndị agha Asịrịa lara Sameria nʼiyi, ma e sitekwara na nganga ha na enweghị obi ebere ha laa onwe ha nʼiyi. Nehum kọwara ihe mere e ji laa Ninive nʼiyi. Ọ bụ nʼihi mmehie ikpere arụsị ha, na mmehie enweghị obi ebere, na nke igbu mmadụ, na nke ịgbaso mmụọ ọjọọ, na nke ekpeghị ikpe ziri ezi, na mmehie aghụghọ, ụgha, na nke ekwesighị ntụkwasị obi ha.Usoro e si dee ya:Ịta ahụhụ nke mmehie 1

Mmebi obodo Ninive 2

Mmehie Ninive 3

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help