Abụ Ọma 117 - Igbo Contemporary Bible 2020

Abụ Ọma 117Too ya nʼihi ịhụnanya ya

1Toonu Onyenwe anyị, unu mba niile dị iche iche.

Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche.

2Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu.

Ikwesi ntụkwasị obi Onyenwe anyị na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi.

Toonu Onyenwe anyị!

Blog
About Us
Message
Site Map

Who We AreWhat We EelieveWhat We Do

Terms of UsePrivacy Notice

2025 by iamachristian.org,Inc All rights reserved.

Home
Gospel
Question
Blog
Help